Lyrics

Jeriq – Ije Nwoke Lyrics

Jeriq Ije Nwoke Lyrics

Yeee o
Ije nwoke… o
Ije nwoke…
Ogbe….

OT 101 (Ọ gịnịị)
Ije nwoke abụlọ cat walk
Ije nwoke abụlọ “try your luck”
Mpa, you must put in work (Ọlụụ)
Ije nwoke abụlọ “snap me unaware”
Nwanne, ị ga-adị aware (Ịmakwaaa)
Mberede nyili dike
Mana, mberede ka eji amakwa dike….

Yeeeh-eeeh
Ọdịlọ easy yeeeeh
Ije nwokeee, yeeeeh-eeeeh
Ọdịlọ easy ye, ye, ye, ye, ye, ye, ye

Adịlọ ebu anị ebu
Adịlọ agwa ochintị n’agha esu
My present level bụ n’enu
Onye obodo, abụlọ m efulefu
Ụwa bụ afịa, onye zụchaa ọ naa
Amachazina, akụ fecha ọ daa
Waiter, wetelụ m garri na ofe ọha
Ije ụwa abụlọkwa ije ọma
I-I came from being the least
To being on top the list
I am the topic and top pick
Thin boy but my girl is thick
Ka Ojukwu Odụmegwu
Obodo bụ igwe, ụwa dị egwu
Ife a na-eme abụlọkwa ife ụmụaka
My homeboys analụgo aka, ogbe

OT 101 (Ọ gịnịị)
Ije nwoke abụlọ cat walk
Ije nwoke abụlọ “try your luck”
Mpa, you must put in work (Ọlụụ)
Ije nwoke abụlọ “snap me unaware”
Nwanne, ị ga-adị aware (Ịmakwaaa)
Mberede nyili dike
Mana, mberede ka eji amakwa dike….

Yeeeh-eeeh
Ọdịlọ easy yeeeeh
Ije nwokeee, yeeeeh-eeeeh
Ọdịlọ easy ye, ye, ye, ye, ye, ye, ye

Yeeeh-eeeh
Ọdịlọ easy yeeeeh
Ije nwokeee, yeeeeh-eeeeh
Ọdịlọ easy ye, ye, ye, ye, ye, ye, ye