Lyrics

Flavour – Woman King Lyrics

Flavour Woman King Lyrics

Ebelebe
Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ
Ebube, nwata nkenụ bụ ebelebe
Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ

Akwaugo
Nwa na mma
Lelenụ ya, na ọ pụtama
Ị makwa na nwaanyị na-aka ibe ya?
Precious one
Epitome of beauty
See her in all her glory
This is not your regular woman

Ebelebe
Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ

She’s the king of queens
She’s the queen of queens
A queen and more
Manalịsịa
Kalịsịa kalịsịa
Akwaugo pụta n’ọgbọ
Ọ ma mgbakwa aka wee naa
Maka na egwu ya na-ada ego
Ego Oyibo
Foreign currency
You can look but can’t touch
Nekene ka o si eje
Ebube nnwa julu eju
Ijele nwaanyị apụta
Ndị obele mmanwụ anakpusie

Akwaugo

Ebelebe
Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ
Ebube, nwata nkenụ bụ ebelebe
Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ